1. Ihe Emere 18:11 Bible Nso (IGBOB)

Ihe ndia ka eze, bú Devid, do-kwa-ra nsọ nye Jehova, tiyere ọla-ọcha na ọla-edo ahu nke o butere site na mba nile; site n'Edom, site kwa na Moab, site kwa n'umu Amon, site kwa na ndi Filistia, site kwa n'Amalek.

1. Ihe Emere 18

1. Ihe Emere 18:2-16