1. Ihe Emere 14:15-17 Bible Nso (IGBOB)

15. Ọ gēru kwa, mb͕e i nuru olu ikiti-ukwu n'elu osisi balsam ahu, mb͕e ahu ka i gāpu ibu agha: n'ihi na Chineke apuwo n'iru gi itib͕u ọmuma-ulo-ikwū ndi Filistia.

16. Devid we me dika Chineke nyere ya iwu: ha we tib͕ue ọmuma-ulo-ikwū ndi Filistia site na Gibeon we rue Gezea.

17. Aha Devid we pua jezue n'ala nile; Jehova we tiye ujọ-ya n'aru mba nile.

1. Ihe Emere 14