1. Ihe Emere 1:26-31 Bible Nso (IGBOB)

26. Serug, Nehoa, Tira;

27. Abram, (nke ahu bu Abraham).

28. Umu-ndikom Abraham; Aisak, na Ishmael.

29. Ndia bu osuso-ọmumu nile ha: ọkpara Ishmael, Nebaiot; na Kida, na Adbeel, na Mibsam,

30. na Mishma, na Duma, na Masa; na Hedad, na Tima,

31. na Jetua, na Nafish, na Kidema. Ndia bu umu-ndikom Ishmael.

1. Ihe Emere 1