16. na ndi Avad, na ndi Zema, na ndi Hemat.
17. Umu-ndikom Shem; Ilam, na Ashua, na Apakshad, na Lud, na Eram, na Uz, na Hul, na Geta, na Meshek.
18. Apakshad muru Shela; Shela muru Iba.
19. Amuru umu-ndikom abua nye Iba; aha otù nime ha bu Peleg; n'ihi na ọ bu n'ubọchi-ya ka ekewara uwa; aha nwa-nne-ya nwoke bu Jọktan.